Gaa na ọdịnaya

ilu

Sitere na Wiktionary

ilu

nkọwa

[dezie]

ilu bụ nkenke okwu ndi igbo ji agwa mmadụ okwu ndụmọdụ

nkejiasụsụ

[dezie]

aha

ọmụmaatụ

[dezie]

tuọ ilu ise ị maara

Inu ka Ndi okenye ji ekwu okwu

Ilulu a fiara m aru nkowa

mkpọpụta

[dezie]


== olumba ==

*inu →Anambra

*ilu →Owerri

*eto →Enugu (Nsukka)

*ilulu →Abia (Abriba)

*ilu →Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

proverb